mba/obodo | China |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Pudong |
nhazi ọnọdụ | 31°20′17″N 121°35′45″E |
webụsaịtị | http://www.china-shftz.gov.cn/ |
Shanghai Free-Trade Zone (Shanghai FTZ or SFTZ, nke ama dika 上海自由贸易区/上海自贸区 na Chinese), nakwa China (Shanghai) Pilot Free-Trade Zone (ChineseTempleeti:ZhpinyinTempleeti:Zh) bụ free-trade zone in Shanghai, China. Na 22 August 2013, Kọmitii Kansụl kwadoro malitere SFTZ. Ebidoro nkwado a na September n'afọ 2013 na Chinese Premier Li Keqiang, ọ bụ ebe mbụ enwere ike na-azụ ahịa na-ere ahịa makwa na-atụbata Ahia na China[1] Mpaghara ahụ kpuchiri ebe 120.72 square kilometres (46.61Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Convert/data' not found. ma jikọta mpaghara anọ nwere njikọ dị na district of Pudong — Waigaoqiao Free Trade Zone, Waigaoqiao Free Trade Logistics Park, Yangshan Free Trade Port Area and Pudong Airport Comprehensive Free Trade Zone.[2] Kemgbe 21 April 2015, a na-agbasawanye ebe mpaghara Shanghai FTZ, gụnyere Lujiazui Financial and Trade Zone, Shanghai Jinqiao Economic and Technological Development Zone (former Jinqiao Export Processing Zone) na Zhangjiang Hi-Tech Park.[3]